5 Ndi-isi ulo nke ndi bu nna Juda na Benjamin, na ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, bú onye ọ bula Chineke kpọtere mọ-ya, we bilie irigo iwu ulo Jehova nke di na Jerusalem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 1
Echiche Ezra 1:5 na onodu