Ezra 10:7 IGBOB

7 Ha we kwusa nime Juda na Jerusalem gwa umu nile nke ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ, ka ha chikọta onwe-ha na Jerusalem;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:7 na onodu