39 Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
40 Ndi Livai: umu Jeshua na Kadmiel, nke umu Hodavaia, ọgu atọ na iri na anọ.
41 Ndi-ọbù-abù: umu Esaf, ọgu isi na asatọ.
42 Umu ndi-ọnu-uzọ-ama: umu Shalum, na umu Atea, na umu Talmon, na umu Akub, na umu Hatita, na umu Shobai, ha nile di ọgu isi na iri na iteghete.
43 Netinim: umu Ziha, na umu Hasufa, na umu Tabaot;
44 na umu Kiros, na umu Siaha, na umu Padon;
45 na umu Lebana, na umu Hagaba, na umu Akub;