Ezra 2:42 IGBOB

42 Umu ndi-ọnu-uzọ-ama: umu Shalum, na umu Atea, na umu Talmon, na umu Akub, na umu Hatita, na umu Shobai, ha nile di ọgu isi na iri na iteghete.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 2

Echiche Ezra 2:42 na onodu