Ezra 4:12 IGBOB

12 Ka eze mara, na ndi-Ju, bú ndi siri n'ebe i nọ rigokute ayi, ha abawo na Jerusalem; ha nēwu obodo ahu nke nupuru isi nēsì kwa ísì, ha ewubìwo mb͕idi-ya nile, jikọta ntọ-ala-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4

Echiche Ezra 4:12 na onodu