Ezra 4:13 IGBOB

13 Ub͕u a, ka eze mara, na, ọ buru na ewue obodo a, wuzu kwa mb͕idi-ya nile, ọ dighi utu-ala, ma-ọbu utu-ahia, ma-ọbu utu-uzọ, ha gātu, ma n'ikpe-azu ọ gēme ka ihe funari ndi-eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4

Echiche Ezra 4:13 na onodu