14 Ub͕u a, n'ihi na nnú ulo uku eze bu nnú-ayi, na n'ihi na ayi enweghi ntachi-obi ihu ọtọ nke eze, ayi we zìe ozi me ka eze mara;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4
Echiche Ezra 4:14 na onodu