Ezra 4:19 IGBOB

19 M'we nye iwu, ewe chọ, chọputa na obodo a, site n'ubọchi nile nke mb͕e ochie, nēbuli onwe-ya imegide ndi-eze, anākpali kwa madu inupu isi na imegide ndi-isi nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4

Echiche Ezra 4:19 na onodu