Ezra 4:20 IGBOB

20 Ndi-eze di ike abuwo kwa ndi-isi Jerusalem, bú ndi nwere ike n'aru ndi nile nọ n'ofè osimiri; anēnye kwa ha utu-ala na utu-ahia na utu-uzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4

Echiche Ezra 4:20 na onodu