Ezra 5:11 IGBOB

11 Ma otú a ka ha zaghachiri ayi okwu, si, Ayi onwe-ayi bu ndi-orù nke Chineke nke elu-igwe na uwa, ayi nēwu kwa ulo nke ewuru ọtutu arọ gara aga site na mb͕e a, nke otù eze uku nke Israel nwere wuru, wuzu kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:11 na onodu