Ezra 5:12 IGBOB

12 Ma mb͕e nna-ayi-hà kpasusiri Chineke nke elu-igwe iwe, O nyere ha n'aka Nebukadneza, bú eze Babilon, onye Kaldea, o we me ka ulo a la n'iyì, o me-kwa-ra ka ndi-ayi je biri na Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:12 na onodu