Ezra 5:2 IGBOB

2 Mb͕e ahu Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua nwa Jozadak, biliri, we malite iwu ulo Chineke nke di na Jerusalem; ndi-amuma Chineke nọye-kwa-ra ha, nēnye ha ume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:2 na onodu