Ezra 5:1 IGBOB

1 Ma ndi-amuma, bú Hagai onye-amuma, na Zekaraia nwa Ido, buru amuma nye ndi-Ju ndi nọ na Juda na nime Jerusalem; ọ bu n'aha Chineke Israel ka ha buru amuma nye ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:1 na onodu