Ezra 4:24 IGBOB

24 Mb͕e ahu ọlu ulo Chineke nke di na Jerusalem kwusiri; o we kwusi rue arọ nke-abua nke ọbubu-eze nke Daraiọs, bú eze Peasia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 4

Echiche Ezra 4:24 na onodu