Ezra 5:5 IGBOB

5 Ma anya Chineke-ha di n'aru ndi-okenye ndi-Ju, ha we ghara ime ka ha kwusi, rue mb͕e okwu ahu jeruru Daraiọs nti: mb͕e ahu ha we zighachi akwukwọ-ozi bayere ihe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:5 na onodu