Ezra 5:6 IGBOB

6 Ndeputa akwukwọ-ozi nke Tatenai, bú onye nāchi ala n'ofè osimiri, na Sheta-bozenai, na ndi-òtù-ya, bú ndi-Afasakait, ndi nọ n'ofè osimiri, zigara Daraiọs, bú eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:6 na onodu