Ezra 6:16 IGBOB

16 Umu Israel, bú ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, na ndi fọduru n'umu ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ, were ọṅù me ememe nke irara ulo a nke Chineke nye Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 6

Echiche Ezra 6:16 na onodu