Ezra 8:25 IGBOB

25 m'we tùara ha ọla-ọcha ahu, na ọla-edo ahu, na ihe ahu nile, bú àjà-nbuli nke ulo Chineke-ayi, nke eze, na ndi nādu ya ọdu, na ndi-isi-ya, na Israel nile ahuru n'ebe ahu, buliri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 8

Echiche Ezra 8:25 na onodu