Hosea 1:7 IGBOB

7 Ma n'aru ulo Juda ka M'gēnwe obi-ebere, M'gēji kwa Jehova, bú Chineke-ha, zọputa ha, ma M'gaghi-eji uta, ma-ọbu mma-agha, ma-ọbu agha, ma-ọbu inyinya, ma-ọbu ndi-inyinya, zọputa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 1

Echiche Hosea 1:7 na onodu