Hosea 2:5 IGBOB

5 N'ihi na nne-ha akwawo iko: nwanyi nke turu ime ha emewo ihe-ihere: n'ihi na ọ siri, Ka m'jeso ndi nāhum n'anya, ndi nēnyem nrim na mirim na aji-anum na flax nkem na manum na ihe-ọṅuṅum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:5 na onodu