6 N'ihi nka, le, M'gaje iji ogwu b͕achi uzọ-gi, M'gāb͕achibido kwa ya ogige, o we ghara ichọputa okporo-uzọ-ya nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2
Echiche Hosea 2:6 na onodu