Maika 1:15 IGBOB

15 Ọzọ, onye-nnweta ka M'gēme ka ọ biakute gi, gi nwanyi bi na Maresha: rue Adulam ka nsọpuru Israel gābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 1

Echiche Maika 1:15 na onodu