Maika 1:16 IGBOB

16 Mere onwe-gi isi-nkwọcha, kọpu isi-gi n'ihi umu nke ihe-utọ-gi nile: me ka isi-nkwọcha-gi sa mbara dika nke udele; n'ihi na emewo ka ha si n'ebe i nọ je biri n'ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 1

Echiche Maika 1:16 na onodu