Maika 2:1 IGBOB

1 Ahuhu diri ndi nēchèputa ajọ ihe, nālu kwa ihe ọjọ n'elu ihe-ndina-ha! n'ìhè nke ututu ka ha nēme ya, n'ihi na ọ di n'ike aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 2

Echiche Maika 2:1 na onodu