Maika 2:2 IGBOB

2 Ha we tukwasi anya-uku n'ubi, nara ha n'ike; ha tukwasi anya-uku n'ulo, būru ha: ha emeb͕uwo kwa ma nwoke ma ulo-ya, bú onye ọ bula na ala-nketa-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 2

Echiche Maika 2:2 na onodu