Maika 4:11 IGBOB

11 Ma ub͕u a ọtutu mba achikọtawo onwe-ha imegide gi, ndi nāsi, Ka emerua ya, ka anya-ayi lekwasi kwa Zaion.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 4

Echiche Maika 4:11 na onodu