Maika 4:12 IGBOB

12 Ma ndi ahu amaghi èchìchè nile nke Jehova, ha aghọtaghi kwa ndum-ọdu-Ya: n'ihi na Ọ chikọtawo ha dika ùkwù-ọka n'ebe-nzọcha-ọka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 4

Echiche Maika 4:12 na onodu