Maika 7:18 IGBOB

18 Ònye bu Chineke dika Gi, Nke nēbupu ajọ omume, nāgabiga kwa njehie nke diri ndi ala-nketa-Ya fọduru? O jigideghi iwe-Ya rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na onye ebere nātọ utọ ka Ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 7

Echiche Maika 7:18 na onodu