Ndi-Ikpe 1:24 IGBOB

24 Ndi nēche nche we hu otù nwoke ka o nēsi n'obodo ahu puta, ha we si ya, Biko, gosi ayi nbata obodo a, ayi gēme-kwa-ra gi ebere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1

Echiche Ndi-Ikpe 1:24 na onodu