25 Ọ we gosi ha nbata obodo ahu, ha we were ọnu mma-agha tib͕ue obodo ahu; ma ha zipuru nwoke ahu na ab͕uru-ya nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1
Echiche Ndi-Ikpe 1:25 na onodu