4 Juda we rigo; Jehova we nye ndi Kenean na ndi-Perizait n'aka-ha: ha we tib͕ue ha nime Bezek, orú nnù ndikom na nnù ise.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1
Echiche Ndi-Ikpe 1:4 na onodu