Ndi-Ikpe 11:20 IGBOB

20 Ma Saihon atukwasighi Israel obi igabiga nime ókè-ala-ya: ma Saihon chikọtara ndi-ya nile, ha we ma ulo-ikwū-ha na Jehaz, o buso Israel agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11

Echiche Ndi-Ikpe 11:20 na onodu