Ndi-Ikpe 16:7 IGBOB

7 Samson we si ya, Ọ buru na ha ewere akwara ọhu asa nke anāmikọghi amikọ kem ab͕u, m'gābu kwa onye nādighi ike, di kwa ka madu ọ bula si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 16

Echiche Ndi-Ikpe 16:7 na onodu