Ndi-Ikpe 18:18 IGBOB

18 Ma mb͕e ndia bara n'ulo Maika, chiri arusi ahu apiri api, na ephod ahu, na teraphim ahu, na arusi ahu awuru awu, onye-nchu-àjà ahu we si ha, Gini ka unu onwe-unu nēme?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 18

Echiche Ndi-Ikpe 18:18 na onodu