42 Ha we chigharia n'iru ndikom Israel rue uzọ ọzara; ma agha ahu sogidesiri ha ike; ndi siri n'obodo nile puta nēbibi ha n'etiti ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20
Echiche Ndi-Ikpe 20:42 na onodu