43 Ha we b͕a Benjamin buruburu, chua ha, zọkwasi ha ukwu n'ebe-izu-ike-ha, rue na ncherita-iru Gibea n'akuku ọwuwa-anyanwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20
Echiche Ndi-Ikpe 20:43 na onodu