Ndi-Ikpe 7:15 IGBOB

15 O rue, mb͕e Gideon nuru ọzize nrọ ahu na akukọ-isi-ya, na ọ kpọrọ isi ala; o we laghachi n'ọmuma-ulo-ikwū Israel, si, Bilienu; n'ihi na Jehova enyewo ọmuma-ulo-ikwū Midian n'aka unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7

Echiche Ndi-Ikpe 7:15 na onodu