20 ma ọ buru na ọ bughi otú a, ka ọku si n'Abimelek puta, ripia ndi-nwe Shekem, na ulo Milo; ka ọku si kwa na ndi-nwe Shekem puta, si kwa n'ulo Milo puta, ripia Abimelek.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9
Echiche Ndi-Ikpe 9:20 na onodu