Zekaraia 1:3 IGBOB

3 I gāsi kwa ha, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Laghachikutenum, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), M'gālaghachikute kwa unu, ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 1

Echiche Zekaraia 1:3 na onodu