Zekaraia 1:4 IGBOB

4 Unu adila ka nna-unu-hà, ndi ndi-amuma mbu kpọrọ òkù, si, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri, Biko, sinu n'uzọ ọjọ nile unu, na n'omume ọjọ nile unu, lata: ma ha anughi, ha aṅaghkwam nti; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 1

Echiche Zekaraia 1:4 na onodu