Zekaraia 13:2 IGBOB

2 Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), na M'gēbipu aha nile nke arusi nile n'ala nka, agaghi-echeta kwa ha ọzọ: ọzọ kwa, M'gēme ka ndi-amuma na mọ nke iru-árú si n'ala nka gabiga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 13

Echiche Zekaraia 13:2 na onodu