Zekaraia 13:3 IGBOB

3 Ọ gēru kwa, mb͕e onye ọ bula gēbu kwa amuma ọzọ, na nna-ya na nne-ya ndi muru ya gāsi ya, I gaghi-adi ndu; n'ihi na okwu-ugha ka i kwuworo n'aha Jehova: nna-ya na nne-ya ndi muru ya gāmapú ya mb͕e o nēbu amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 13

Echiche Zekaraia 13:3 na onodu