Zekaraia 14:12 IGBOB

12 Nka gābu kwa ihe-otiti nke Jehova gēji ti ndi nile di iche iche ndi busoworo Jerusalem agha: anu-aru-ha nile n'otù n'otù gātasi ata mb͕e ha onwe-ha nēguzo n'ukwu-ha, anya-ha gātasi kwa ata n'oghere-ha, ire-ha gātasi kwa ata n'ọnu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 14

Echiche Zekaraia 14:12 na onodu