Zekaraia 14:13 IGBOB

13 Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na oké ọb͕ub͕a-aghara nke Jehova gādi n'etiti ha; ha gējide kwa, onye ọ bula o jide ibe-ya aka, aka-ya gēbili kwa imegide aka madu-ibe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 14

Echiche Zekaraia 14:13 na onodu