Zekaraia 14:14 IGBOB

14 Ọzọ, Juda gēbuso kwa Jerusalem agha; agēkpokọta kwa àkù mba nile di buruburu, bú ọla-edo na ọla-ọcha na uwe bara uba nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 14

Echiche Zekaraia 14:14 na onodu