Zekaraia 7:5 IGBOB

5 Gwa ndi nile nke ala nka, gwa kwa ndi-nchu-àjà, okwu, si, Mb͕e unu buru ọnu, mb͕e unu tiri aka n'obi n'ọnwa nke-ise, na n'ọnwa nke-asa, ọbuná ọgu arọ atọ na iri ndia, ọ̀ bu obubu-ọnu unu buru ma-ọli nye Mu onwem?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 7

Echiche Zekaraia 7:5 na onodu