1. Ndi Kọrint 1:10 IGBOB

10 Ma, umu-nnam, esiterem n'aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist riọ unu, ka unu nile nēkwu otù ihe, ka nkewa ghara kwa idi n'etiti unu; kama ka eme unu ka unu zue okè n'otù uche ahu na n'otù ìzù ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 1

Echiche 1. Ndi Kọrint 1:10 na onodu