27 Kama ọ bu ihe-nzuzu nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ndi mara ihe; ọ bu kwa ihe nādighi ike nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ihe di ike;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 1
Echiche 1. Ndi Kọrint 1:27 na onodu