1. Ndi Kọrint 1:30 IGBOB

30 Ma unu onwe-unu sitere na Ya di nime Kraist Jisus, Onye ghọrọ amam-ihe nye ayi site na Chineke, bú ezi omume, na ido-nsọ kwa, na nb͕aputa:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 1

Echiche 1. Ndi Kọrint 1:30 na onodu