1. Ndi Kọrint 10:17 IGBOB

17 n'ihi na otù achicha di, ayi, ọ bu ezie na ayi di ọtutu, ma ayi bu otù aru: n'ihi na ayi nile nēketa òkè n'otù achicha ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 10

Echiche 1. Ndi Kọrint 10:17 na onodu